Levitikọs 27:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “‘Ọ bụrụ na ọ bụ anụmanụ, ụdị nke mmadụ na-enye Jehova n’onyinye, nke ọ bụla o nyere Jehova ga-aghọ ihe dị nsọ.+
9 “‘Ọ bụrụ na ọ bụ anụmanụ, ụdị nke mmadụ na-enye Jehova n’onyinye, nke ọ bụla o nyere Jehova ga-aghọ ihe dị nsọ.+