Abụ Ọma 49:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Unu ihe niile a kpọrọ mmadụ nakwa unu ụmụ mmadụ,Ma ọgaranya ma ogbenye.+ Ilu 29:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Onye dara ogbenye na onye mmegbu ezutewo;+ ma Jehova na-eme ka anya ha abụọ nwee ìhè.+