Ọpụpụ 9:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Onye ọ bụla nke tụrụ egwu okwu Jehova n’etiti ndị na-ejere Fero ozi mere ka ndị na-ejere ya ozi na anụ ụlọ ya gbaba n’ime ụlọ,+ Ilu 27:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Onye maara ihe nke hụrụ ọdachi agawo zoo;+ ndị na-amaghị ihe, bụ́ ndị nọ na-aga, atawo ahụhụ si na ya pụta.+
20 Onye ọ bụla nke tụrụ egwu okwu Jehova n’etiti ndị na-ejere Fero ozi mere ka ndị na-ejere ya ozi na anụ ụlọ ya gbaba n’ime ụlọ,+
12 Onye maara ihe nke hụrụ ọdachi agawo zoo;+ ndị na-amaghị ihe, bụ́ ndị nọ na-aga, atawo ahụhụ si na ya pụta.+