2 Timoti 2:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ihe ị nụrụ n’ọnụ m, nke ọtụtụ ndị gbara àmà ya,+ nyefee ya n’aka ndị kwesịrị ntụkwasị obi, ndị ga-erukwa eru nke ọma ịkụziri ya ndị ọzọ.+
2 Ihe ị nụrụ n’ọnụ m, nke ọtụtụ ndị gbara àmà ya,+ nyefee ya n’aka ndị kwesịrị ntụkwasị obi, ndị ga-erukwa eru nke ọma ịkụziri ya ndị ọzọ.+