Ndị Hibru 12:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ezie, chesienụ echiche ike banyere onye ahụ nke diri okwu mmegide+ dị otú ahụ nke ndị mmehie kwuru megide ọdịmma ha, ka ike wee ghara ịgwụ unu, unu ewee daa mbà ná mkpụrụ obi unu.+
3 N’ezie, chesienụ echiche ike banyere onye ahụ nke diri okwu mmegide+ dị otú ahụ nke ndị mmehie kwuru megide ọdịmma ha, ka ike wee ghara ịgwụ unu, unu ewee daa mbà ná mkpụrụ obi unu.+