Matiu 18:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 “Ọ bụrụkwa na nwanna gị emehie, gaa mee ka ọ mara ebe o mejọrọ n’ebe naanị gị na ya nọ.+ Ọ bụrụ na o gee gị ntị, i ritewo nwanna gị n’uru.+
15 “Ọ bụrụkwa na nwanna gị emehie, gaa mee ka ọ mara ebe o mejọrọ n’ebe naanị gị na ya nọ.+ Ọ bụrụ na o gee gị ntị, i ritewo nwanna gị n’uru.+