Ilu 3:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Gị na mmadụ esela okwu n’efu,+ ma ọ bụrụ na ọ dịghị ihe ọjọọ o mere gị.+ Ilu 17:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Mmalite esemokwu dị ka mmadụ imeghere mmiri ụzọ;+ ya mere, tupu esemokwu amalite, si n’ebe ahụ pụọ.+
14 Mmalite esemokwu dị ka mmadụ imeghere mmiri ụzọ;+ ya mere, tupu esemokwu amalite, si n’ebe ahụ pụọ.+