Jeremaya 12:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi na ọbụna ụmụnne gị na ezinụlọ nna gị, ee, ha onwe ha ghọrọ gị aghụghọ.+ Ọbụna ha onwe ha ji oké olu tie mkpu n’azụ gị. Atụkwasịla ha obi naanị n’ihi na ha na-agwa gị okwu ọma.+
6 N’ihi na ọbụna ụmụnne gị na ezinụlọ nna gị, ee, ha onwe ha ghọrọ gị aghụghọ.+ Ọbụna ha onwe ha ji oké olu tie mkpu n’azụ gị. Atụkwasịla ha obi naanị n’ihi na ha na-agwa gị okwu ọma.+