Ekliziastis 1:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ihe niile na-agwụ ike;+ ọ dịghị onye nwere ike ịkọwa ha. Afọ adịghị eju anya ịhụ ihe,+ afọ adịghịkwa eju ntị ịnụ ihe.+
8 Ihe niile na-agwụ ike;+ ọ dịghị onye nwere ike ịkọwa ha. Afọ adịghị eju anya ịhụ ihe,+ afọ adịghịkwa eju ntị ịnụ ihe.+