Mak 10:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Jizọs legidere ya anya ma nwee ịhụnanya n’ebe ọ nọ wee sị ya: “Ọ dị otu ihe ị ka ga-eme: Gaa, ree ihe ndị i nwere nye ndị ogbenye, ị ga-enwekwa akụ̀ n’eluigwe, bịakwa bụrụ onye na-eso ụzọ m.”+
21 Jizọs legidere ya anya ma nwee ịhụnanya n’ebe ọ nọ wee sị ya: “Ọ dị otu ihe ị ka ga-eme: Gaa, ree ihe ndị i nwere nye ndị ogbenye, ị ga-enwekwa akụ̀ n’eluigwe, bịakwa bụrụ onye na-eso ụzọ m.”+