Jenesis 3:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 E mesịa, ha nụrụ olu Jehova bụ́ Chineke ka ọ na-agagharị n’ubi ahụ n’ihe dị ka n’oge ifufe na-efe n’ụbọchị,+ nwoke ahụ na nwunye ya wee si n’ihu Jehova bụ́ Chineke gaa zoo n’agbata osisi ndị dị n’ubi ahụ.+ 1 Samuel 15:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Sọl wee sị: “Ha si n’ala ndị Amalek chịta ha, n’ihi na ndị agha m+ nweere anụ ndị kasị mma n’ìgwè ewu na atụrụ ọmịiko, tinyere ìgwè ehi, maka iji ha chụọrọ Jehova bụ́ Chineke gị àjà;+ ma anyị ebibiwo ihe fọdụrụnụ.” Abụ Ọma 32:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Mgbe m gbara nkịtị, ike gwụrụ ọkpụkpụ m n’ihi ude m na-asụ ogologo ụbọchị dum.+
8 E mesịa, ha nụrụ olu Jehova bụ́ Chineke ka ọ na-agagharị n’ubi ahụ n’ihe dị ka n’oge ifufe na-efe n’ụbọchị,+ nwoke ahụ na nwunye ya wee si n’ihu Jehova bụ́ Chineke gaa zoo n’agbata osisi ndị dị n’ubi ahụ.+
15 Sọl wee sị: “Ha si n’ala ndị Amalek chịta ha, n’ihi na ndị agha m+ nweere anụ ndị kasị mma n’ìgwè ewu na atụrụ ọmịiko, tinyere ìgwè ehi, maka iji ha chụọrọ Jehova bụ́ Chineke gị àjà;+ ma anyị ebibiwo ihe fọdụrụnụ.”