Ilu 8:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Mgbe ọ kwadebere eluigwe, anọ m ya;+ mgbe o nyere iwu ka e nwee ihe dị okirikiri n’elu ogbu mmiri,+ Jeremaya 51:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ọ bụ ya bụ Onye ji ike ya kee ụwa,+ Onye ji amamihe ya+ mee ka elu ala guzosie ike,+ Onye jikwa nghọta ya+ setịa eluigwe.+
27 Mgbe ọ kwadebere eluigwe, anọ m ya;+ mgbe o nyere iwu ka e nwee ihe dị okirikiri n’elu ogbu mmiri,+
15 Ọ bụ ya bụ Onye ji ike ya kee ụwa,+ Onye ji amamihe ya+ mee ka elu ala guzosie ike,+ Onye jikwa nghọta ya+ setịa eluigwe.+