1 Ndị Eze 21:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ya mere, ndị ikom obodo ya, ndị okenye na ndị a ma ama bi n’obodo ya, mere nnọọ dị ka Jezibel ziri ha, dị nnọọ ka e dere n’akwụkwọ ozi ndị o zigaara ha.+ Jeremaya 38:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Eze Zedekaya wee sị: “Lee! Ọ nọ n’aka unu. N’ihi na ọ dịghị ihe ọ bụla eze pụrụ igbochi unu ime.”+
11 Ya mere, ndị ikom obodo ya, ndị okenye na ndị a ma ama bi n’obodo ya, mere nnọọ dị ka Jezibel ziri ha, dị nnọọ ka e dere n’akwụkwọ ozi ndị o zigaara ha.+