Ọnụ Ọgụgụ 25:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 O wee sochie nwoke Izrel ahụ azụ wee banye n’ụlọikwuu ahụ magbuo ha abụọ, nwoke Izrel ahụ na nwaanyị ahụ, ube ahụ wee si n’ihe o ji bụrụ nwaanyị gafere. E wee kwụsị ihe otiti ahụ a na-eti ụmụ Izrel.+ Ilu 6:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Onye ọ bụla ya na nwaanyị na-akwa iko enweghị uche;+ onye na-eme ya na-ala mkpụrụ obi ya n’iyi.+
8 O wee sochie nwoke Izrel ahụ azụ wee banye n’ụlọikwuu ahụ magbuo ha abụọ, nwoke Izrel ahụ na nwaanyị ahụ, ube ahụ wee si n’ihe o ji bụrụ nwaanyị gafere. E wee kwụsị ihe otiti ahụ a na-eti ụmụ Izrel.+