Ilu 31:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Enyela ndị inyom ike gị,+ emekwala ka ụzọ gị gaa n’ihe na-eme ka e kpochapụ ndị eze.+ Luk 15:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ma ozugbo nwa gị nwoke a+ nke ya na ụmụ nwaanyị akwụna+ richara ihe i ji biri lọtara, i gbuuru ya nwa oké ehi mara abụba.’+
30 Ma ozugbo nwa gị nwoke a+ nke ya na ụmụ nwaanyị akwụna+ richara ihe i ji biri lọtara, i gbuuru ya nwa oké ehi mara abụba.’+