Ilu 11:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Dị ka ọla imi e ji ọlaedo mee nke dị n’imi ézì, otú ahụ ka nwaanyị mara mma nke na-ajụ inwe ezi uche dị.+ Matiu 5:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ma ana m asị unu na onye ọ bụla nke na-ele nwaanyị anya,+ o wee gụọ ya agụụ ka ya na ya nwee mmekọahụ,+ ọ kwasowo ya iko n’obi ya.+ Jems 1:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mgbe ọchịchọ ahụ tụụrụ ime, ọ na-amụpụta mmehie;+ mgbe e mechara mmehie, ọ na-amụpụta ọnwụ.+
22 Dị ka ọla imi e ji ọlaedo mee nke dị n’imi ézì, otú ahụ ka nwaanyị mara mma nke na-ajụ inwe ezi uche dị.+
28 Ma ana m asị unu na onye ọ bụla nke na-ele nwaanyị anya,+ o wee gụọ ya agụụ ka ya na ya nwee mmekọahụ,+ ọ kwasowo ya iko n’obi ya.+