Ilu 12:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Onye bụ́ ezi mmadụ na-enweta ihu ọma Jehova,+ ma onye na-eche echiche ọjọọ ka ọ na-akpọ onye ajọ omume.+ Ndị Efesọs 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 ka e wee too+ ya n’ihi obiọma ya na-erughịrị mmadụ+ nke dị ebube bụ́ nke o ji obiọma meere anyị site n’aka onye ọ hụrụ n’anya.+
2 Onye bụ́ ezi mmadụ na-enweta ihu ọma Jehova,+ ma onye na-eche echiche ọjọọ ka ọ na-akpọ onye ajọ omume.+
6 ka e wee too+ ya n’ihi obiọma ya na-erughịrị mmadụ+ nke dị ebube bụ́ nke o ji obiọma meere anyị site n’aka onye ọ hụrụ n’anya.+