Matiu 10:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ihe m na-agwa unu n’ọchịchịrị, kwuonụ ya n’ìhè; ihe unu nụkwara a takwunyere atakwunye, sinụ n’elu ụlọ kwusaa ya.+ Ọrụ Ndịozi 20:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 ebe m na-alaghị azụ ịgwa unu nke ọ bụla n’ime ihe ndị bara uru ma ọ bụ izi+ unu ihe n’ihu ọha nakwa site n’ụlọ ruo n’ụlọ.+
27 Ihe m na-agwa unu n’ọchịchịrị, kwuonụ ya n’ìhè; ihe unu nụkwara a takwunyere atakwunye, sinụ n’elu ụlọ kwusaa ya.+
20 ebe m na-alaghị azụ ịgwa unu nke ọ bụla n’ime ihe ndị bara uru ma ọ bụ izi+ unu ihe n’ihu ọha nakwa site n’ụlọ ruo n’ụlọ.+