Ilu 2:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Nzube ya bụ ka i wee na-eje ije n’ụzọ ndị ezi mmadụ,+ ka i wee sorokwa ụzọ nke ndị ezi omume.+ 2 Timoti 3:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Akwụkwọ Nsọ dum si n’ike mmụọ nsọ Chineke,+ ọ bara uru iji ya zie ihe,+ iji ya dọọ mmadụ aka ná ntị,+ iji ya mee ka ihe guzozie,+ na iji ya nye ọzụzụ+ n’ezi omume, Ndị Hibru 12:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Unu na-atachi obi ka e wee dọọ unu aka ná ntị.+ Chineke na-emeso unu dị ka ụmụ.+ N’ihi na olee nwa nke nna ya na-adịghị adọ aka ná ntị?+
16 Akwụkwọ Nsọ dum si n’ike mmụọ nsọ Chineke,+ ọ bara uru iji ya zie ihe,+ iji ya dọọ mmadụ aka ná ntị,+ iji ya mee ka ihe guzozie,+ na iji ya nye ọzụzụ+ n’ezi omume,
7 Unu na-atachi obi ka e wee dọọ unu aka ná ntị.+ Chineke na-emeso unu dị ka ụmụ.+ N’ihi na olee nwa nke nna ya na-adịghị adọ aka ná ntị?+