Abụ Ọma 37:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ọ bụ ọnụ onye ezi omume na-ekwupụta amamihe n’olu dị ala,+Ọ bụkwa ire ya na-ekwu ihe ziri ezi.+ Ilu 10:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọnụ onye ezi omume bụ isi iyi nke ndụ;+ ma ọnụ ndị ajọ omume na-ezochi ime ihe ike.+