Abụ Ọma 63:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Eze ga-aṅụrị ọṅụ n’ime Chineke.+Onye ọ bụla nke na-eji ya aṅụ iyi ga na-anya isi,+N’ihi na a ga-emechi ọnụ ndị na-ekwu okwu ụgha.+
11 Eze ga-aṅụrị ọṅụ n’ime Chineke.+Onye ọ bụla nke na-eji ya aṅụ iyi ga na-anya isi,+N’ihi na a ga-emechi ọnụ ndị na-ekwu okwu ụgha.+