Jems 5:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọlaedo na ọlaọcha unu atawo nchara, ịta nchara ha ga-abụkwa ihe àmà megide unu, ọ ga-erikwa anụ unu. Ọ bụ ihe dị ka ọkụ+ ka unu kwakọbaworo+ n’oge ikpeazụ.+
3 Ọlaedo na ọlaọcha unu atawo nchara, ịta nchara ha ga-abụkwa ihe àmà megide unu, ọ ga-erikwa anụ unu. Ọ bụ ihe dị ka ọkụ+ ka unu kwakọbaworo+ n’oge ikpeazụ.+