Abụ Ọma 126:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ndị ji anya mmiri na-agha mkpụrụ+Ga-eji mkpu ọṅụ wee ihe ubi.+ Ndị Galeshia 6:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 n’ihi na onye na-agha mkpụrụ maka anụ ahụ́ ya ga-aghọrọ ire ure site n’anụ ahụ́ ya,+ ma onye na-agha mkpụrụ maka mmụọ nsọ+ ga-aghọrọ ndụ ebighị ebi site na mmụọ nsọ.+ Jems 3:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 A na-aghakwa mkpụrụ+ nke ezi omume+ n’ebe udo+ dị maka ndị na-eme udo.+
8 n’ihi na onye na-agha mkpụrụ maka anụ ahụ́ ya ga-aghọrọ ire ure site n’anụ ahụ́ ya,+ ma onye na-agha mkpụrụ maka mmụọ nsọ+ ga-aghọrọ ndụ ebighị ebi site na mmụọ nsọ.+