12 O wee gaa n’ihu ịsị: “Esetịla aka gị mee nwa okoro ahụ ihe, emekwala ya ihe ọ bụla ma ọlị,+ n’ihi na ugbu a ka m matara na ị na-atụ egwu Chineke n’ihi na ị jụghị inye m nwa gị nke ị mụrụ naanị ya.”+
19 Ọ dịghịkwa ihe ha ọ bụla fọdụrụnụ, malite n’ihe kasị nta ruo n’ihe kasị ukwuu, ruokwa n’ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom, malitekwa n’ihe nkwata ruo n’ihe ọ bụla ha weere.+ Devid natara ha ihe niile.