Ilu 10:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Onye dị umengwụ n’ọrụ ga-ada ogbenye,+ ma, ọ bụ aka onye dị uchu ga-eme ka ya onwe ya baa ọgaranya.+ Ilu 11:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Mkpụrụ obi nke na-emesapụ aka ka a ga-eme ka ọ maa abụba,+ onye na-emekwa ka ndị ọzọ ṅụjuo mmiri afọ ka a ga-emekwa ka ọ ṅụjuo mmiri afọ.+
4 Onye dị umengwụ n’ọrụ ga-ada ogbenye,+ ma, ọ bụ aka onye dị uchu ga-eme ka ya onwe ya baa ọgaranya.+
25 Mkpụrụ obi nke na-emesapụ aka ka a ga-eme ka ọ maa abụba,+ onye na-emekwa ka ndị ọzọ ṅụjuo mmiri afọ ka a ga-emekwa ka ọ ṅụjuo mmiri afọ.+