Job 21:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ugboro ole ka e menyụtụworo oriọna ndị ajọ omume,+Ọ̀ bụkwa ugboro ole ka ọdachi ha na-adakwasị ha?Ugboro ole ka o jitụworo iwe ya mee ka mbibi bịakwasị ha?+ Ilu 20:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Onye ọ bụla nke na-akpọ nna ya na nne ya iyi,+ oriọna ya ga-anyụ mgbe ọchịchịrị na-eru nso.+ Ilu 24:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 N’ihi na ọdịnihu agaghị adịrị onye ọ bụla nke na-eme ihe ọjọọ;+ a ga-emenyụ oriọna nke ndị ajọ omume.+
17 Ugboro ole ka e menyụtụworo oriọna ndị ajọ omume,+Ọ̀ bụkwa ugboro ole ka ọdachi ha na-adakwasị ha?Ugboro ole ka o jitụworo iwe ya mee ka mbibi bịakwasị ha?+
20 N’ihi na ọdịnihu agaghị adịrị onye ọ bụla nke na-eme ihe ọjọọ;+ a ga-emenyụ oriọna nke ndị ajọ omume.+