Aịzaya 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Kwuonụ na ihe ga-agaziri onye ezi omume,+ n’ihi na ha ga-enweta ihe si n’omume ha pụta.+ Ndị Rom 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 ma ebube na nsọpụrụ na udo ga-adịrị onye ọ bụla na-eme ezi ihe,+ ọ ga-ebu ụzọ dịrị onye Juu,+ dịrịkwa onye Grik.+
10 ma ebube na nsọpụrụ na udo ga-adịrị onye ọ bụla na-eme ezi ihe,+ ọ ga-ebu ụzọ dịrị onye Juu,+ dịrịkwa onye Grik.+