Esta 5:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Otú ọ dị, Heman jidere onwe ya wee bata n’ụlọ ya. O wee kpọkọta ndị enyi ya na Ziresh+ nwunye ya; Ilu 19:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Akụ̀ na-eme ka mmadụ nwee ọtụtụ enyi,+ ma a na-ekewapụ onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya n’ebe enyi ya nọ.+
4 Akụ̀ na-eme ka mmadụ nwee ọtụtụ enyi,+ ma a na-ekewapụ onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya n’ebe enyi ya nọ.+