Jenesis 4:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ bụrụ na ị kọọ ihe n’ala, ọ gaghị emepụtara gị ihe nke ọma.+ Onye na-awagharị awagharị na onye gbara ọsọ ka ị ga-aghọ n’ụwa.”+ Jeremaya 43:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ikpeazụ, ha batara n’ala Ijipt,+ n’ihi na ha erubeghị isi n’ihe Jehova kwuru; ha wee bịarute Tapanhis.+
12 Ọ bụrụ na ị kọọ ihe n’ala, ọ gaghị emepụtara gị ihe nke ọma.+ Onye na-awagharị awagharị na onye gbara ọsọ ka ị ga-aghọ n’ụwa.”+
7 N’ikpeazụ, ha batara n’ala Ijipt,+ n’ihi na ha erubeghị isi n’ihe Jehova kwuru; ha wee bịarute Tapanhis.+