1 Samuel 25:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Biko, ka onyenwe m ghara itinye uche na nwoke a na-abaghị n’ihe+ bụ́ Nebal, n’ihi na otú aha ya dị ka ya onwe ya dị. Nebal bụ aha ya, nzuzu dịkwa ya n’ahụ́.+ Ma mụ onwe m, bụ́ ohu gị nwaanyị, ahụghị ụmụ okorobịa onyenwe m, bụ́ ndị i zitere. Ilu 27:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ọ bụrụgodị na i jiri ọdụ sụrie onye nzuzu n’ikwe, sụkọta ya na ọka* a kụjara akụja, nzuzu ya agaghị apụ ya apụ n’ahụ́.+
25 Biko, ka onyenwe m ghara itinye uche na nwoke a na-abaghị n’ihe+ bụ́ Nebal, n’ihi na otú aha ya dị ka ya onwe ya dị. Nebal bụ aha ya, nzuzu dịkwa ya n’ahụ́.+ Ma mụ onwe m, bụ́ ohu gị nwaanyị, ahụghị ụmụ okorobịa onyenwe m, bụ́ ndị i zitere.
22 Ọ bụrụgodị na i jiri ọdụ sụrie onye nzuzu n’ikwe, sụkọta ya na ọka* a kụjara akụja, nzuzu ya agaghị apụ ya apụ n’ahụ́.+