Ilu 2:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ bụkwa ndị ziri ezi ka ọ ga-echekwara ezi amamihe;+ ọ bụ ọta nke ndị na-eje ije n’iguzosi ike n’ezi ihe,+ Ilu 10:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Onye na-eje ije n’iguzosi ike n’ezi ihe ga na-eje ije n’obi iru ala,+ ma onye na-eme ka ụzọ ya gbagọọ agbagọ ga-eme ka a mata onye ya onwe ya bụ.+
7 Ọ bụkwa ndị ziri ezi ka ọ ga-echekwara ezi amamihe;+ ọ bụ ọta nke ndị na-eje ije n’iguzosi ike n’ezi ihe,+
9 Onye na-eje ije n’iguzosi ike n’ezi ihe ga na-eje ije n’obi iru ala,+ ma onye na-eme ka ụzọ ya gbagọọ agbagọ ga-eme ka a mata onye ya onwe ya bụ.+