Ilu 4:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ụmụ m, nụrụnụ ịdọ aka ná ntị nna unu,+ ṅaakwanụ ntị, ka unu wee nwee nghọta.+ 1 Pita 1:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 ma okwu Jehova na-adịru mgbe ebighị ebi.”+ Nke a bụ “okwu”+ ahụ nke bụ́ ozi ọma e zisaara+ unu.