Ilu 12:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 A na-esi n’okwu ọnụ mmadụ eme ka ihe ọma ju ya afọ,+ ihe mmadụ jikwa aka ya na-eme ga-alaghachikwute ya.+ Ilu 16:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Egbugbere ọnụ ezi omume na-atọ eze ukwu ụtọ;+ ọ bụkwa onye na-ekwu ihe ziri ezi ka ọ hụrụ n’anya.+ Ndị Efesọs 4:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ka okwu rere ure ghara isi unu n’ọnụ pụta,+ kama nke ahụ, ka ọ bụrụ okwu dị mma maka iwuli elu dị ka ọ pụrụ ịdị mkpa, ka o wee mee ka ndị na-anụ ya nweta ihe dị mma.+
14 A na-esi n’okwu ọnụ mmadụ eme ka ihe ọma ju ya afọ,+ ihe mmadụ jikwa aka ya na-eme ga-alaghachikwute ya.+
13 Egbugbere ọnụ ezi omume na-atọ eze ukwu ụtọ;+ ọ bụkwa onye na-ekwu ihe ziri ezi ka ọ hụrụ n’anya.+
29 Ka okwu rere ure ghara isi unu n’ọnụ pụta,+ kama nke ahụ, ka ọ bụrụ okwu dị mma maka iwuli elu dị ka ọ pụrụ ịdị mkpa, ka o wee mee ka ndị na-anụ ya nweta ihe dị mma.+