Ndị Filipaị 1:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ihe m na-ekpe n’ekpere bụ ka ịhụnanya unu na-abawanye ụba,+ ka unu nweekwa ezi ihe ọmụma+ na nghọta zuru ezu;+ 2 Timoti 2:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Na-echebara ihe m na-ekwu echiche mgbe niile; Onyenwe anyị ga-enye gị nghọta+ n’ihe niile.
9 Ihe m na-ekpe n’ekpere bụ ka ịhụnanya unu na-abawanye ụba,+ ka unu nweekwa ezi ihe ọmụma+ na nghọta zuru ezu;+