Abụ Ọma 22:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ike adịkwaghị m, adịzi m ka ibe eju,+E mewokwa ka ire m rapara n’ágbụ̀ m;+Ọ bụkwa n’ájá ọnwụ ka ị na-eme ka m nọrọ.+ Ilu 18:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Mmụọ mmadụ pụrụ idi ihe na-arịa ya;+ ma mmụọ dara mbà, ònye pụrụ idi ya?+ 2 Ndị Kọrịnt 7:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na inwe mwute dị ka uche Chineke si dị na-eme ka e nwee nchegharị nke na-eduga ná nzọpụta nke a na-agaghị akwara ụta;+ ma mwute nke ụwa na-arụpụta ọnwụ.+
15 Ike adịkwaghị m, adịzi m ka ibe eju,+E mewokwa ka ire m rapara n’ágbụ̀ m;+Ọ bụkwa n’ájá ọnwụ ka ị na-eme ka m nọrọ.+
10 N’ihi na inwe mwute dị ka uche Chineke si dị na-eme ka e nwee nchegharị nke na-eduga ná nzọpụta nke a na-agaghị akwara ụta;+ ma mwute nke ụwa na-arụpụta ọnwụ.+