Ilu 10:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 N’ọtụtụ okwu, mmehie anaghị ahapụ ịdị,+ ma onye na-achịkwa egbugbere ọnụ ya ji ezi uche eme ihe.+ Ekliziastis 10:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Onye nzuzu na-ekwu ọtụtụ okwu.+ Mmadụ adịghị ama ihe gaje ime; ònyekwa pụrụ ịkọrọ ya ihe ga-eme mgbe ọ na-anọkwaghị?+ Jems 1:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Maranụ nke a, ụmụnna m m hụrụ n’anya. Onye ọ bụla aghaghị ịbụ onye na-anụ ihe ngwa ngwa, onye na-adịghị ekwu okwu ngwa ngwa,+ onye na-adịghị ewe iwe ngwa ngwa;+
14 Onye nzuzu na-ekwu ọtụtụ okwu.+ Mmadụ adịghị ama ihe gaje ime; ònyekwa pụrụ ịkọrọ ya ihe ga-eme mgbe ọ na-anọkwaghị?+
19 Maranụ nke a, ụmụnna m m hụrụ n’anya. Onye ọ bụla aghaghị ịbụ onye na-anụ ihe ngwa ngwa, onye na-adịghị ekwu okwu ngwa ngwa,+ onye na-adịghị ewe iwe ngwa ngwa;+