Ilu 13:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Site n’ịdị mpako, naanị ihe mmadụ na-akpata bụ ọgụ,+ ma ndị na-agba izu na-enwe amamihe.+