Ọpụpụ 15:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Miriam onye amụma nwaanyị, nwanne Erọn,+ wee were obere ịgbà;+ ndị inyom niile wee soro ya na-apụ, jiri obere ịgbà na-agba egwú.+ 2 Samuel 6:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 O wee ruo na mgbe e bubatara igbe Jehova n’Obodo Devid, Maịkal,+ nwa Sọl, si na windo leda anya wee hụ Eze Devid ka ọ na-awụli elu na-etegharị egwú n’ihu Jehova; o wee leda ya anya+ n’obi ya.+
20 Miriam onye amụma nwaanyị, nwanne Erọn,+ wee were obere ịgbà;+ ndị inyom niile wee soro ya na-apụ, jiri obere ịgbà na-agba egwú.+
16 O wee ruo na mgbe e bubatara igbe Jehova n’Obodo Devid, Maịkal,+ nwa Sọl, si na windo leda anya wee hụ Eze Devid ka ọ na-awụli elu na-etegharị egwú n’ihu Jehova; o wee leda ya anya+ n’obi ya.+