Abụ Ọma 139:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Jehova, ọ̀ bụ na mụ akpọghị ha asị bụ́ ndị kpọrọ gị asị,+Ọ̀ bụ na mụ adịghịkwa asọ ndị na-enupụrụ gị isi oyi?+ Ndị Rom 12:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ka ịhụnanya+ unu ghara ịbụ nke ihu abụọ.+ Kpọọnụ ihe ọjọọ asị,+ jidesienụ ezi ihe ike.+
21 Jehova, ọ̀ bụ na mụ akpọghị ha asị bụ́ ndị kpọrọ gị asị,+Ọ̀ bụ na mụ adịghịkwa asọ ndị na-enupụrụ gị isi oyi?+