-
Ọrụ Ndịozi 27:4Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
4 Anyị si n’ebe ahụ kwọrọ ụgbọ banye n’oké osimiri, anyị wee gaa Saịprọs, bụ́ ebe anyị nwetara nchebe, n’ihi na ifufe nọ na-efegide anyị;
-