Job 38:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Biko, kee ájị̀ n’ume dị ka dimkpa,Ka m jụọ gị ajụjụ, gị onwe gị azaakwa m.+ Job 42:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Amatawo m na i nwere ike ime ihe niile,+Ọ dịghịkwa ihe ọ bụla i zubere nke ị na-apụghị ime.+