Luk 17:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 ha nọ na-eri ihe, ha nọ na-aṅụ ihe ọṅụṅụ, ndị ikom nọ na-alụ nwunye, a nọkwa na-eke ndị inyom di, ruo ụbọchị ahụ Noa banyere n’ụgbọ, iju mmiri ahụ wee bịa bibie ha niile.+ Luk 17:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ma n’ụbọchị Lọt si na Sọdọm pụta, ọkụ na sọlfọ si n’eluigwe zoo ma bibie ha niile.+
27 ha nọ na-eri ihe, ha nọ na-aṅụ ihe ọṅụṅụ, ndị ikom nọ na-alụ nwunye, a nọkwa na-eke ndị inyom di, ruo ụbọchị ahụ Noa banyere n’ụgbọ, iju mmiri ahụ wee bịa bibie ha niile.+