Matiu 24:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 N’ihi nke a, unu onwe unu, dịrịnụ njikere,+ n’ihi na ọ bụ n’oge awa unu na-echeghị na ọ ga-abụ ka Nwa nke mmadụ ga-abịa.
44 N’ihi nke a, unu onwe unu, dịrịnụ njikere,+ n’ihi na ọ bụ n’oge awa unu na-echeghị na ọ ga-abụ ka Nwa nke mmadụ ga-abịa.