1 Samuel 14:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Mgbe ndị ahụ batara n’ọhịa, lee! mmanụ aṅụ na-atasị,+ ma ọ dịghị onye tinyere aka ya n’ọnụ, n’ihi na ha na-atụ egwu iyi ahụ ha ṅụrụ.+
26 Mgbe ndị ahụ batara n’ọhịa, lee! mmanụ aṅụ na-atasị,+ ma ọ dịghị onye tinyere aka ya n’ọnụ, n’ihi na ha na-atụ egwu iyi ahụ ha ṅụrụ.+