Daniel 10:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ataghị m achịcha dị ụtọ, ọ dịghịkwa anụ ma ọ bụ mmanya bara m ọnụ, eteghịkwa m mmanụ n’ahụ́ ma ọlị ruo mgbe izu atọ ahụ gwụrụ.+ Matiu 6:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ma gị onwe gị, mgbe ị na-ebu ọnụ, tee mmanụ n’isi gị, saakwa ihu gị,+ Luk 7:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 I teghị isi m mmanụ;+ ma nwaanyị a tere ụkwụ m mmanụ na-esi ísì ụtọ.
3 Ataghị m achịcha dị ụtọ, ọ dịghịkwa anụ ma ọ bụ mmanya bara m ọnụ, eteghịkwa m mmanụ n’ahụ́ ma ọlị ruo mgbe izu atọ ahụ gwụrụ.+