9 Unu ga na-elekwa anya: ọ bụrụ na ọ gbagowe n’ụzọ gara n’ókèala ya, ruo Bet-shimesh,+ ọ bụ ya mere anyị oké ihe ọjọọ a; ma ọ bụrụ na ọ gaghị n’ebe ahụ, anyị ga-amara na ọ bụghị aka ya metụrụ anyị; ọ bụ ihe mberede+ dakwasịrị anyị.”
34 E nwere otu nwoke nke gbara ụta n’ebughị onye ọ bụla n’obi, ma ọ gbatara ya eze Izrel n’agbata ebe ejiji agha ya nwere njikọ, o wee sị onye na-anya ụgbọ ịnyịnya ya:+ “Tụgharịa, bupụ m n’ọgbọ agha a, n’ihi na e merụwo m ahụ́ nke ukwuu.”