Jenesis 41:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 E mesịa, Fero gwara Josef, sị: “Ebe ọ bụ na Chineke emewo ka ị mara ihe a dum,+ ọ dịghị onye nwere uche, nke makwaara ihe dị ka gị.+ Ilu 22:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Tọọ ntị n’ala nụrụ okwu ndị maara ihe,+ ka i wee tinye obi gị n’ihe ọmụma m.+ Daniel 12:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “Ndị nwere nghọta ga na-enwu dị ka ìhè mbara igwe;+ ndị na-eme ka ọtụtụ ndị mmadụ bụrụ ndị ezi omume ga na-enwukwa+ dị ka kpakpando ruo mgbe ebighị ebi, ọbụna ruo mgbe niile ebighị ebi.
39 E mesịa, Fero gwara Josef, sị: “Ebe ọ bụ na Chineke emewo ka ị mara ihe a dum,+ ọ dịghị onye nwere uche, nke makwaara ihe dị ka gị.+
3 “Ndị nwere nghọta ga na-enwu dị ka ìhè mbara igwe;+ ndị na-eme ka ọtụtụ ndị mmadụ bụrụ ndị ezi omume ga na-enwukwa+ dị ka kpakpando ruo mgbe ebighị ebi, ọbụna ruo mgbe niile ebighị ebi.