Ilu 13:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Onye ọ bụla nke maara ihe ga-eji ihe ọmụma mee ihe,+ ma onye nzuzu ga-agbasa nzuzu ya ebe niile.+ Ilu 18:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọnụ onye nzuzu bụ mbibi ya,+ egbugbere ọnụ ya bụkwaara mkpụrụ obi ya ọnyà.+ Ilu 29:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Onye nzuzu adịghị ejide mmụọ ya ma ọlị, ma onye maara ihe na-ejideru ya n’isi.+ Ekliziastis 5:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na ọ bụ uche ịdị n’ọtụtụ ihe na-akpata ịrọ nrọ,+ ọ bụkwa ọtụtụ okwu+ na-eme ka a nụ olu onye nzuzu.
3 N’ihi na ọ bụ uche ịdị n’ọtụtụ ihe na-akpata ịrọ nrọ,+ ọ bụkwa ọtụtụ okwu+ na-eme ka a nụ olu onye nzuzu.