Emọs 5:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 dị nnọọ ka mgbe mmadụ na-agba ọsọ n’ihi ọdụm, anụ ọhịa bea ezute ya; dị ka mgbe ọ banyere n’ụlọ wee tụkwasị aka ná mgbidi, agwọ ataa ya.+ Emọs 9:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ bụrụ na ha ezoo n’elu ugwu Kamel, m ga-achọ ha nke ọma n’ebe ahụ. M ga-ejiderịrị ha.+ Ọ bụrụkwa na ha ezoo n’ala ala oké osimiri+ ka m ghara ịhụ ha, m ga-enye agwọ iwu ka ọ taa ha n’ebe ahụ.
19 dị nnọọ ka mgbe mmadụ na-agba ọsọ n’ihi ọdụm, anụ ọhịa bea ezute ya; dị ka mgbe ọ banyere n’ụlọ wee tụkwasị aka ná mgbidi, agwọ ataa ya.+
3 Ọ bụrụ na ha ezoo n’elu ugwu Kamel, m ga-achọ ha nke ọma n’ebe ahụ. M ga-ejiderịrị ha.+ Ọ bụrụkwa na ha ezoo n’ala ala oké osimiri+ ka m ghara ịhụ ha, m ga-enye agwọ iwu ka ọ taa ha n’ebe ahụ.