1 Samuel 13:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ndị Izrel niile na-agakwuru ndị Filistia, onye nke ọ bụla ịga mụọ+ mma ogè ya ma ọ bụ ọ́gụ̀ ya ma ọ bụ anyụike ya ma ọ bụ mma owuwe ihe ubi ya.
20 Ndị Izrel niile na-agakwuru ndị Filistia, onye nke ọ bụla ịga mụọ+ mma ogè ya ma ọ bụ ọ́gụ̀ ya ma ọ bụ anyụike ya ma ọ bụ mma owuwe ihe ubi ya.